Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Kpakpando” ndị a na-ekwu okwu ha n’ebe a adịghị anọchi anya ndị mmụọ ozi nkịtị. Jizọs agatụghị eji mmadụ dekọọrọ ndị mmụọ e kere eke a na-adịghị ahụ anya ihe ọmụma. Ya mere, “kpakpando” ndị ahụ aghaghị ịnọchi anya ndị nlekọta, ma ọ bụ ndị okenye bụ́ mmadụ, nọ n’ọgbakọ dị iche iche, bụ́ ndị a na-ele anya dị ka ndị ozi Jizọs. Ọnụ ọgụgụ ha ịdị asaa na-egosi izu ezu dị ka ụkpụrụ Chineke si dị.