Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe ọ bụ na Jizọs emeghị mmehie ọ bụla, e meghị ya baptizim iji gosipụta nchegharị. Baptizim e mere ya na-egosipụta mwepụta o wepụtara onwe ya n’ihu Chineke maka ime uche Nna ya.—Ndị Hibru 7:26; 10:5-10.