Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’ime ìgwè mmadụ buru ibu bịara ememe Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị a na-eme kwa afọ bụ́ nke e mere na March 28, 2002, ọtụtụ nde amalitebeghị ijere Jehova ozi. Ekpere anyị bụ ka a kpalie obi ndị a nwere mmasị ịgbalịsi ike inweta ihe ùgwù nke ịbụ ndị nkwusa nke ozi ọma ahụ.