Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị Kraịst kwesịrị ịgbalị ịdị na-eme udo, n’ikwekọ na ndụmọdụ dị na Matiu 5:23, 24. Ọ bụrụ na okwu ahụ metụtara mmehie dị oké njọ, ha kwesịrị ịgbalị irite nwanna ha n’uru, dị ka e depụtara na Matiu 18:15-17. Lee Ụlọ Nche nke October 15, 1999, peeji nke 17-22.