Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Oruru o ruuru nwunye n’ụzọ iwu ikpe okpukpe masịrị ya na-agụnye oruru o ruuru ya ịga nzukọ Ndị Kraịst. N’ọnọdụ ụfọdụ, onye bụ́ di abụwo onye na-adịghị njikere ilekọta obere ụmụaka n’oge ndị a, n’ihi ya, iwu ji nne na-ahụ n’anya ịkpọrọ ha gaa nzukọ.