Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nehemaịa 3:5 na-ekwu na ụfọdụ ndị Juu a ma ama, “ndị dị ebube,” jụrụ iso rụọ ọrụ ahụ, a gụnyeghịkwa ha. Ndị na-arụ ụdị ọrụ dịgasị iche iche—ndị nchụàjà, ndị na-anụcha ọlaedo, ndị na-agwa ude, ndị isi, ndị na-azụ ahịa—kwadochara ọrụ ahụ.—Amaokwu nke 1, 8, 9, 32.