Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ World Book Encyclopedia na-akọwa ịgba chaa chaa dị ka “iti ebé n’ihe ga-esi n’egwuregwu, ihe omume, ma ọ bụ ihe ndabara apụta.” Ọ na-agbakwụnye na “ndị na-agba chaa chaa na-ejikarị ego eti ebé . . . n’egwuregwu ihe ndabara ndị dị ka ịgba lọtrị, ịtụ kaadị, na igwu ludo.”