Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b O yikarịrị ka mgbe e guzobere ụlọ nzukọ ọ bụ n’afọ 70 nke ndọrọ n’agha gaa Babilọn bụ́ mgbe a na-enweghị ụlọ nsọ ọ bụla ma ọ bụkwanụ n’oge na-adịghị anya mgbe ụmụ Izrel sisịrị ná ndọrọ n’agha lọta bụ́ mgbe a nọ na-ewughachi ụlọ nsọ ahụ. Ka ọ na-erule narị afọ mbụ, obodo ọ bụla dị na Palestaịn nwere ụlọ nzukọ nke ya, obodo ndị buru ibu karị nwere ihe karịrị otu.