Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ihe odide ala ala peeji ya maka Jenesis 2:17, The Jerusalem Bible na-akọwa “ịma ezi ihe na ihe ọjọọ” dị ka ‘ikike nke ikpebi ihe bụ́ ezi ihe na ihe bụ́ ihe ọjọọ nakwa nke ime ihe kwekọrọ na ya, mmadụ ịzọrọ inwere onwe ya n’ụzọ zuru ezu n’ihe banyere omume bụ́ nke na-eme ka ọ ghara ịghọta ọnọdụ ya dị ka onye e kere eke.’ Ọ na-agbakwụnye, sị: “Mmehie mbụ ahụ bụ imegide ọbụbụeze Chineke.”