Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O yikarịghị ka ndị bi na Jeruselem na narị afọ mbụ hà karịrị mmadụ 120,000. Eusebius mere atụmatụ na mmadụ 300,000 bi n’ógbè Judia gara Jeruselem maka Ememe Ngabiga nke 70 O.A. Ọ ghaghị ịbụwo na ndị ọzọ e gburu na ya si n’akụkụ ndị ọzọ nke obodo ukwu ahụ bịa.