Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Iji jiri ekpere tụgharịa uche n’otu akụkụ Bible ị gụrụ, ị pụrụ ịjụ onwe gị, dị ka ihe atụ, sị: ‘Ọ̀ na-ekpughe otu ma ọ bụ ihe karịrị otu n’ime àgwà Jehova? Olee njikọ ya na isiokwu nke Bible nwere? Olee otú m pụrụ isi tinye ya n’ọrụ ná ndụ m ma ọ bụ jiri ya nyere ndị ọzọ aka?’