Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O mesịrị pụta ìhè na Elaịab mara mma enweghị ihe a chọrọ iji bụrụ eze kwesịrị ekwesị nke Izrel. Mgbe dike ndị Filistia bụ́ Golaịat mara ndị Izrel aka n’ọgbọ agha, Elaịab, tinyere ndị ikom Izrel ndị ọzọ, mara jijiji n’ụjọ.—1 Samuel 17:11, 28-30.