Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọrịa multiple sclerosis bụ ọrịa na-akpaghasị usoro ịrụ ọrụ nke ụbụrụ na akwara. Ọ na-akpatakarị mmadụ iji nke nta nke nta ghara ịdị na-eguzosi ike, enwekwaghị ike iji aka na ụkwụ na-eme ihe, na mgbe ụfọdụ, ahụchaghị ụzọ nke ọma, nsogbu ikwu okwu, ma ọ bụ nsogbu ịghọta ihe nke ọma.