Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ndị ahụ mere n’afọ ndị 1960 bụ nanị mmalite nke ọtụtụ mkpagbu obi ọjọọ na-eyi ndụ egwu ndị Ndịàmà nọ na Malawi tachiri obi na ha ruo ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ iri afọ atọ. Maka ihe ndekọ zuru ezu, lee 1999 Yearbook of Jehovah’s Witnesses, peeji nke 171-212.