Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O sitere n’okwu Latin bụ́ utraque, nke pụtara “nke ọ bụla n’ime abụọ.” N’adịghị ka ndị ụkọchukwu Roman Katọlik, bụ́ ndị na-adịghị enye ndị nkịtị mmanya n’oge ha na-eri Oriri Nsọ, ndị Utraquist (òtù dị iche iche nke òtù okpukpe Hus) na-enye ha achịcha na mmanya.