Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Bible n’onwe ya na-egosi na Jeruselem dara afọ 70 tupu ndị Juu e mere ka ha jee biri n’ala ọzọ alọghachi na 537 T.O.A. (Jeremaịa 25:11, 12; Daniel 9:1-3) Maka ntụle zuru ezu nke “oge a kara nke ndị mba ọzọ,” lee peeji nke 95-97 nke Reasoning From the Scriptures, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.