Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na narị afọ mbụ O.A., Banabas onye Livaị rere ala ya ma nye ihe o retara na ya n’onyinye iji nyere ndị na-eso ụzọ Kraịst nọ ná mkpa na Jeruselem aka. Ọ pụrụ ịbụ na ala ahụ dị na Palestaịn ma ọ bụ na Saịprọs. Ma ọ bụkwanụ ya abụrụ nanị ala ili ozu Banabas nwetara n’ógbè Jeruselem.—Ọrụ 4:34-37.