Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c E lere Nebrija anya dị ka onye Spen mbụ ghọrọ ọkà mmụta asụsụ. Na 1492, o bipụtara Gramática castellana mbụ (Ụtọ Asụsụ nke Asụsụ Castilian). Afọ atọ ka e mesịrị, o kpebiri iji ndụ ya fọdụrụnụ mụọ Akwụkwọ Nsọ.