Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji d Ihe ahụ na-ezighị ezi a gbakwụnyere agbakwụnye nke a na-achọta ná nsụgharị Bible ụfọdụ na 1 Jọn 5:7 na-agụ, sị, “n’eluigwe, Nna ahụ, Okwu ahụ, na Mmụọ Nsọ: atọ a bụkwa otu.”