Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isi nkwụ date ọ bụla pụrụ inwe ihe dị ka otu puku mkpụrụ, ọ pụkwara ịdị kilogram asatọ ma ọ bụ karịa n’arọ. Otu onye edemede mere atụmatụ na “osisi [nkwụ] ọ bụla na-amị mkpụrụ ga-amịworo onye nwe ya mkpụrụ nke ịdị arọ ha ga-adị tọn abụọ ma ọ bụ atọ tupu ya anwụọ.”