Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu akwụkwọ na-ekwu na Jizọs kwuru, sị “na-eme ha baptizim . . . na-ezi ha ihe,” ọ bụghị ‘na-eme ha baptizim ma na-ezi ha ihe.’ N’ihi ya, iwu ahụ bụ́ ka a na-eme baptizim na ka a na-ezi ihe “abụchaghị . . . ihe abụọ na-esochi ibe ha.” Kama nke ahụ, “izi ihe bụ usoro na-aga n’ihu n’ihu, bụ́ nke na-amalite tupu baptizim . . . na nke na-aga n’ihu mgbe baptizim gasịrị.”