Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a La Sagrada Escritura—Texto y comentario por profesores de la Compañía de Jesús (Akwụkwọ Nsọ—Ihe Odide na Nkọwa nke Ndị Prọfesọ nke Òtù Jizọs Dere) na-akọwa na “n’etiti ndị Peasia, Midia na ndị Kaldia, ndị Magus ghọrọ òtù nke ndị ndu okpukpe bụ́ ndị na-akwalite nkà mmụta anwansi, ịgụ kpakpando na nkà ọgwụ na ahụ́ ike.” Otú o sina dị, ka ọ na-erule n’agbata 500 na 1500 O.A., e chiwo ndị Magus ahụ, bụ́ ndị gara ịhụ nwa ahụ bụ́ Jizọs, ndị senti ma nye ha aha ndị bụ́ Melchior, Gaspar, na Balthasar. E kwuru na e debere ozu ha na katidral Cologne, Germany.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya