Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Ọ pụrụ ịbụ na ọ bụ nanị Jọn nụrụ olu Chineke mgbe e mere Jizọs baptizim. Ndị Juu ahụ bụ́ ndị Jizọs na-agwa okwu “anụbeghị olu [Chineke] mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ ọdịdị ya.”—Jọn 5:37.