Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Galileo kpasuru ndị a ma ama iwe n’ụzọ na-enweghị isi site n’ịza ha okwu ọkụ ọkụ na ịgwa ha okwu ndị na-akpasu iwe. Ọzọkwa, site n’ikwu na echiche nke anyanwụ ịdị n’etiti mbara igwe kwekọrọ n’Akwụkwọ Nsọ, o mere onwe ya onye na-akụzi ihe banyere okpukpe, bụ́ nke kpasukwuru chọọchị ahụ iwe.