Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d E kweere na a rọrọ ukwe ndị mbụ nke Veda ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ puku afọ atọ gara aga, e deghịkwa ha ede. N’akwụkwọ ya bụ́ A History of India, P. K. Saratkumar na-ekwu, sị: “Ọ bụ nanị na narị afọ nke iri na anọ A.D. ka e dere Veda n’akwụkwọ.”