Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Bible ekwughị kpọmkwem ihe ‘ogwu ahụ dị n’anụ ahụ́’ Pọl bụ. Ọ pụrụ ịbụ ọrịa anụ ahụ́, dị ka nsogbu anya. Ma ọ bụkwanụ, ọ pụrụ ịbụ na okwu ahụ bụ́ “ogwu n’anụ ahụ́” na-ezo aka ná ndịozi ụgha na ndị ọzọ na-ama ọbụbụ Pọl bụ onyeozi nakwa ozi ya aka.—2 Ndị Kọrint 11:6, 13-15; Ndị Galeshia 4:15; 6:11.