Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ụfọdụ ndị ọkà mmụta na-enye echiche na nza ịda n’ala pụrụ ịpụta ihe ọzọ n’abụghị ịnwụ anwụ. Ha na-ekwu na nkebi ahịrịokwu ahụ n’asụsụ mbụ e ji dee ya pụrụ izo aka ná nnụnụ ifedata n’ala iji kpaa nri. Ya bụrụ otú ahụ, ọ ga-apụta na Chineke maara maka ụmụ nnụnụ ma na-elekọta ha n’ihe ọ bụla ha na-eme kwa ụbọchị, ọ bụghị nanị mgbe ha nwụrụ anwụ.—Matiu 6:26.