Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e N’oge ochie, a na-eji akpụkpọ atụrụ, nke ewu, na nke ehi a mịkpọrọ amịkpọ eme karama akpụkpọ. A na-eji karama ndị dị otú ahụ agbanye mmiri ara ehi, bọta, cheese, ma ọ bụ mmiri. A na-agbanye mmanụ ma ọ bụ mmanya ná ndị nke a mịkpọrọ nnọọ nke ọma.