Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ maara asụsụ Arabic, Grik, Hibru, Latin na Syriac nke ọma, bụ́ asụsụ ise bụ́ isi e ji mee ihe na Bible Polyglot. Ọ makwaara nkà mmụta ihe ochie, nkà mmụta ahụ́ ike, nkà mmụta sayensị banyere ihe ndị e kere eke na nkà mmụta okpukpe nke ọma, o jikwa ihe ọmụma ndị a mee ihe nke ọma mgbe ọ na-akwadebe ihe odide ntụkwasị ya.