Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Grik e ji mee ihe n’ebe a maka akọ na uche pụtara “ihe dị n’ime obi nke na-ekpe omume ikpe” (The Analytical Greek Lexicon Revised, nke Harold K. Moulton dere); “ọ na-ekpebi ma ihe mmadụ mere ò ziri ezi ka ọ bụ na o zighị ezi.”—Greek-English Lexicon, nke J. H. Thayer dere.