Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nwanna Nwanyị Morgou laghachiri France, ọ gakwara Togo nke ugboro ise ya n’October 6, 2003, ma laghachi na February 6, 2004. Ọ dị mwute na n’ihi nsogbu ahụ́ ike ya, nke ahụ pụrụ ịbụ nke ikpeazụ ọ ga-aga Togo n’usoro ihe a. Ka o sina dị, ọ ka nwere ọchịchọ siri ike ijere Jehova ozi.