Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’otu aka ahụ, mgbe ọ na-akọwa mmekọrịta ọhụrụ dị n’etiti Chineke na “ụmụ” ya e ji mmụọ nsọ tee mmanụ, Pọl ji ihe iwu kwadoro, nke doro nnọọ ndị nọ n’Alaeze Ukwu Rom bụ́ ndị o degaara akwụkwọ ozi ya anya, mee ihe. (Ndị Rom 8:14-17) Akwụkwọ bụ́ St. Paul at Rome na-ekwu, sị: “Nkuchi bụ omenala ndị Rom, ọ bụkwa ihe a na-emekarị n’ezinụlọ ndị Rom.”