Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ka ọ dị ugbu a, e nwere usoro ihe omume bụ́ Ndị Ọsụ Ụzọ Na-enyere Ndị Ọzọ Aka n’ọgbakọ nile nke Ndịàmà Jehova. N’usoro ihe omume a, ndị ozi oge nile nwere ahụmahụ bụ́ ndị natarala ọzụzụ na-enyere ndị nkwusa na-enwechabeghị ahụmahụ aka.