Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ezie na n’ọtụtụ ebe e ji okwu ahụ bụ́ “olileanya” mee ihe n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, ọ na-ezo aka n’ụgwọ ọrụ Ndị Kraịst e tere mmanụ ga-enweta n’eluigwe, n’isiokwu a, a tụlere ihe olileanya gụnyere n’ozuzu ya.