Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’àjà a nke a na-efegharị ogbe achịcha abụọ koro eko, ihe onye nchụàjà na-emekarị bụ itinye achịcha ndị ahụ n’ọbọ aka ya, welie ha elu, ma bugharịa ha site n’otu akụkụ gaa n’akụkụ ọzọ. Ime otú a na-egosi iche ihe ahụ e ji chụọ àjà n’ihu Jehova.—Lee Insight on the Scriptures, Mpịakọta nke 2, peeji nke 528, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.