Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Bible kpọrọ ebe a a na-anọ efe ezi ofufe “ụlọukwu” Jehova. Ma, n’oge a n’Izrel, igbe ọgbụgba ndụ ahụ ka dị n’ụlọ ntu, ma ọ bụ ụlọikwuu. A gaje iwuru Jehova ụlọ nsọ mbụ na-adịgide adịgide n’oge ọchịchị Eze Solomọn.—1 Samuel 1:9; 2 Samuel 7:2, 6; 1 Ndị Eze 7:51; 8:3, 4.