Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A pụrụ ịhụ ebe ndị e kwuru na Mozis dekọrọ okwu ụfọdụ ndị metụtara iwu n’Ọpụpụ 24:4, 7; 34:27, 28; na Deuterọnọmi 31:24-26. E kwuru na o dere abụ na Deuterọnọmi 31:22, kwuokwa na o dere banyere njem ndị Izrel ji ụkwụ mee n’ọzara n’Ọnụ Ọgụgụ 33:2.