Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọkà mmụta Bible bụ́ Albert Barnes ghọtara na ntụziaka ahụ Jizọs nyere ka a “gwa ọgbakọ” pụrụ ịpụta “ndị e nyere ikike ileba anya n’okwu ndị dị otú ahụ—ndị na-anọchi anya chọọchị. N’ụlọ nzukọ ndị Juu, e nwere ndị okenye na-ekpe ikpe, bụ́ ndị a na-ewegara ikpe ndị dị otú a.”