Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Iji ruo eruo maka ihe ùgwù n’ọgbakọ, nwoke agaghị abụ “onye na-eti mmadụ ihe”—ya bụ, onye na-akụ ndị ọzọ ihe ma ọ bụ onye na-agwa ha okwu na-egbu mmụọ. N’ihi ya, Ụlọ Nche nke September 1, 1990, kwuru na peeji nke 25, sị: “Mmadụ adịghị eru eru ma ọ bụrụ na ọ na-akpa àgwà nsọpụrụ Chineke n’ebe ọzọ ma bụrụ onye ọchịchị aka ike n’ụlọ.”—1 Timoti 3:2-5, 12.