Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A maghị ihe bụ ezigbo aha mmụọ ozi ahụ mesịrị ghọọ Setan. Okwu ahụ bụ́ “Setan” na “Ekwensu” pụtara “Onye Nguzogide” na “Onye Nkwutọ.” Àgwà Setan nwere otú o si yie àgwà eze Taịa oge ochie. (Ezikiel 28:12-19) Ha abụọ na-emebu nke ọma tupu mpako ha emee ka ha malite ịkpa àgwà ọjọọ.