Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’etiti narị afọ nke iri na isii, ndị Chọọchị Katọlik machibidoro nnọọ mmadụ ịgụ Bible e dere n’asụsụ ya iwu site n’iwepụta ihe odide a kpọrọ Index of Forbidden Books bụ́ ebe e depụtara akwụkwọ ndị a machibidoro mmadụ iwu ịgụ. Dị ka The New Encyclopædia Britannica si kwuo, nke a ‘mere nnọọ ka ndị Katọlik kwụsị ịsụgharị Bible ọzọ ruo narị afọ abụọ.’