Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a N’ebe e dere ihe yiri nke a n’Oziọma Luk, Jehova gwara Nwa ya, sị: “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya; ihe gị masịrị m.”—Luk 3:22.