Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka akwụkwọ bụ́ Vine’s Expository Dictionary of New Testament Words si kwuo, okwu Grik a sụgharịrị “aha” nwere ike ịpụta “ihe niile mere e ji gụọ onye ahụ aha, ikike onye ahụ nwere, àgwà ya, ọkwá ya, ebube ya, ike ya, [na] ịma mma ya.”