Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat abụọ” bụ puku lita iri anọ na puku anọ (ya bụ, puku galọn iri na otu na narị isii na iri abụọ). “Puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat atọ” bụ puku lita iri isii na puku isii (ya bụ, puku galọn iri na asaa na narị anọ na iri atọ).