Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c O yiri ka oge “ọgbọ a” dịrị ndụ kwekọrọ n’ogologo oge ọhụụ mbụ ahụ dị n’akwụkwọ Mkpughe were. (Mkpu. 1:10–3:22) Ihe ndị a e ji ama ụbọchị Onyenwe anyị malitere na 1914 ọ ga-anọrukwa mgbe onye ikpeazụ ná ndị kwesịrị ntụkwasị obi e tere mmanụ ga-anwụ a kpọlitekwa ya n’ọnwụ.—Lee Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso! peeji nke 24, paragraf nke 4.