Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ Ngalaba Na-ahụ Maka Ụlọ Akwụkwọ Ndị E Nwere ná Nzukọ Jehova, bụ́ nke Kọmitii Izi Ihe na-elekọta, na-ahazi ụlọ akwụkwọ Gilead, ụlọ akwụkwọ maka ndị Kọmitii Alaka, na ụlọ akwụkwọ maka ndị nlekọta na-ejegharị ejegharị.