a Okwu ndị gbara okwu a Jems kwuru gburugburu na-egosi na ndị mbụ Jems bu n’uche dee ihe a bụ ndị okenye, ma ọ bụ “ndị ozizi,” nọ n’ọgbakọ. (Jems 3:1) Ndị okenye a kwesịrị ịbụ ezi ihe nlereanya n’igosipụta amamihe nke Chineke, ma anyị niile nwere ike ịmụta ihe ná ndụmọdụ a Jems nyere.