Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Ozugbo nke a mechara, Jehova gwara Ịlaịja ka ọ zụọ Ịlaịsha, bụ́ onye a ga-amara dị ka “onye wụsara mmiri n’aka Ịlaịja.” (2 Ndị Eze 3:11) Ịlaịsha jeere Ịlaịja ozi. O doro anya na o mere ihe niile o nwere ike ime iji nyere nwoke a mere agadi aka.