Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-akpọkwa oriri a Oriri Onyenwe Anyị, ịnyawa achịcha, Àjà Nsọ, na Mas Dị Nsọ. Ọ bụ okwu Grik bụ́ eu·kha·ri·sti΄a, nke pụtara obi ekele, ekele, ma ọ bụ inye ekele, ka e si nweta okwu a sụgharịrị “Oriri Nsọ.”