Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Baịbụl kwuru na anyị na-alaghachi n’ájá mgbe anyị nwụrụ, na mkpụrụ obi na-anwụ anwụ, nakwa na onye nwụrụ anwụ anaghị eche echiche, ọ maghịkwa ihe ọ bụla. (Jenesis 3:19; Ekliziastis 9:5, 6; Ezikiel 18:4) Ọ dịghị ebe Baịbụl kwuru na mkpụrụ obi ndị ajọ omume na-ata ahụhụ n’ọkụ mmụọ ruo ebighị ebi.